Mgbe ahụ, Job zara:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 12장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Nʼezie, naanị unu bụ ndị maara ihe,
Ma enwere m mmụọ iche uche dịka unu;
“Abụzi m ihe ọchị nʼebe ndị enyi m nọ,
Ndị na-enweghị nsogbu na-eleda ndị ọdachi dakwasịrị anya
Ụlọ ikwu nke ndị na-apụnara mmadụ ihe na-adị jụụ;
“Ma jụọ ụmụ anụmanụ, ha ga-akụziri gị,
Ma ọ bụkwanụ gwa ala okwu, ọ ga-akụziri gị,
Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghị
Nʼaka ya ka ndụ ihe niile e kere eke dị,
Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu,
Ọ bụ na-adịghị ahụ amamihe nʼetiti ndị okenye?
“Ọ bụ Chineke nwe amamihe na ike,
Ihe o tidara enweghị mwugharị ọzọ;
Ọ bụrụ na o gbochie mmiri, ebe niile atakọrọchaa.
Nʼaka ya ka ike na nzube ihe dị;
Ọ na-anapụ ndị ndụmọdụ ọkwa ha chụpụ ha,
Ọ na-atọpụ mkpọrọ igwe ndị eze kere,
Ọ na-agbawa ndị nchụaja ọtọ chụpụ ha,
Ọ na-emechi ọnụ ndị ndụmọdụ a tụkwasịrị obi,
Ọ na-eji ndị ọgaranya eme ihe ọchị,
Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrị
Ọ na-eme ka mba dị ukwuu, ọ na-emekwa ka ha laa nʼiyi;
Ọ na-anapụ ndị ndu nke ụwa amamihe ha,
Ha na-asọgharị ìsì nʼọchịchịrị na-enweghị ìhè.