Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 29장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Ọ gaara adị m nọọ mma ma a sị na m ga-adị dịka m dị nʼọnwa ole na ole gara aga,
mgbe oriọna ya na-achakwasị m nʼisi
Ewoo, otu ihe dịịrị nʼụbọchị ihe na-agara m nke ọma,
mgbe Onye pụrụ ime ihe niile nọnyeere m
mgbe ụzọ m jupụtara na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,
“Mgbe m na-apụ nʼọnụ ụzọ ama obodo
Ụmụ okorobịa na-ahụ m wezuga onwe ha,
ndịisi ọchịchị obodo na-akwụsị ikwu okwu
olu ndị a na-asọpụrụ na-adakwa jụụ,
Nʼoge ahụ, onye ọbụla nụrụ olu m na-ekwu ihe dị mma banyere m,
Nʼihi na anapụtara m ndị ogbenye na-eti mkpu enyemaka,
Onye nọ nʼọnụ ọnwụ gọziri m;
Ana m eyikwasị ezi omume dịka uwe,
Abụ m anya nye onye ìsì,
Abụ m nna nke onye nọ na mkpa;
Etijiri m ikiri eze nke ndị ajọ omume,
“Echere m sị, ‘Aga m anwụ nʼụlọ nke aka m,
Mgbọrọgwụ m ga-eto rịda na mmiri,
Nsọpụrụ m ga-adịgide ọhụrụ nʼime m,
“Ụmụ mmadụ na-eji oke olileanya na-ege m ntị,
Mgbe m kwụsịrị okwu, ha anaghị ekwukwa ọzọ.
Ha na-echerekwa m dịka e si echere mmiri ozuzo,
Mgbe m miiri ha ọnụ ọchị, ha adịghị ekwenye ya;
Ọ bụ m na-ahọpụtara ha ụzọ, na-anọdụ dịka onyeisi ha;