Ma Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 27장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Nʼezie, dịka Chineke na-adị ndụ, onye jụrụ ikpere m ikpe ziri ezi,
Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m,
egbugbere ọnụ m agaghị ekwu ihe ọjọọ,
Agaghị m ekwenye na ihe unu kwuru ziri ezi;
Aga m ejigidesi ezi omume m aka ike, agaghị m ahapụ ya;
“Ka ndị iro m dịrị ka ndị ajọ omume,
Nʼihi nke a, gịnị bụ olileanya onye na-amaghị Chineke nwere mgbe e bipụrụ ya,
Chineke ọ na-anụ ịkwa akwa ya
Ọ ga-achọta ihe ụtọ nʼime Onye pụrụ ime ihe niile?
“Aga m akụziri unu maka ike nke Chineke;
Unu onwe unu ahụla ihe ndị a,
“Nke a bụ oke Chineke na-ekenye ndị ajọ omume,
Nʼagbanyeghị ọnụọgụgụ ụmụ ya, oke ha bụ mma agha;
Ọrịa na-efe efe ga-egbu ndị ya fọrọ ndụ;
Ọ bụrụ na ọ kpakọta ọlaọcha dịka uzuzu,
ihe ndị ọ kpakọtara bụ onye ezi omume ga-eyi ha,
Ụlọ o wuru dị ka ụlọ nla,
Ọ na-edina ala dịka ọgaranya ma ọ gaghị edinakwa dịka ọgaranya ọzọ;
Oke egwu na-adakwasị ya dịka idee mmiri;
Ifufe si nʼọwụwa anyanwụ na-ebufu ya, agaghị ahụkwa ya anya ọzọ;
Ọ na-atụfu ya na-enweghị ebere
Ọ na-akụkọta aka ya nʼịkwa emo,