Mgbe ahụ, Elihu sịrị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 35장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Ị na-eche na nke a ziri ezi?
Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m,
“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị,
Lelie anya na eluigwe ma hụkwa.
Ọ bụrụ na i mehie, olee ụzọ nke a si metụta ya?
Ọ bụrụ na ị bụ onye ezi omume, gịnị ka ị na-enye ya,
Ajọ omume gị na-emetụta naanị mmadụ dịka gị,
“Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu,
Ma ọ dịghị onye na-asị, ‘Olee ebe Chineke onye kere m nọ,
onye na-akụziri anyị ihe karịa ka ọ na-akụziri ụmụ anụ ọhịa nke ụwa,
Ọ dịghị azaghachi mgbe ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa,
Nʼezie, Chineke adịghị aṅa ntị nʼarịrịọ efu ha;
Ma ya bụrụzie nke a ị na-ekwu, ọ ga-esi aṅaa gee ntị
Ọzọ, nʼihi na iwe ya adịghị eweta ntaramahụhụ,
Ya mere, Job saghere ọnụ ya kwuo okwu dịka onye na-amaghị ihe;