Olulu e si egwupụta ọlaọcha dị;
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 28장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
E si nʼime ala ewepụta igwe,
Mmadụ na-eme ka ọchịchịrị nwee ọgwụgwụ;
Ọ na-egwu olulu nʼebe dị anya site nʼebe mmadụ bi,
Ala ahụ e si na ya enweta nri,
Safaia bụ nkume dị oke ọnụahịa dị na nkume ya;
Ọ dịghị anụ ufe nke na-eri anụ maara ụzọ ahụ zoro ezo;
Anụ ọhịa dị nganga anaghị azọnye ụkwụ nʼelu ya,
Ndị mmadụ na-eji aka na-etiwasị nkume ahụ na-enwu ọkụ
Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ,
Ha na-achọpụta isi mmiri niile
Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?
Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,
Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”
A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,
A gaghị eji ọlaedo nke Ọfịa zụta ya,
A gaghị eji ọlaedo maọbụ kristal tụnyere ya,
Koral na jaspa erughị ihe a na-akpọtụ aha nʼebe ọ dị;
A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya;
Olee ebe amamihe si abịa?
E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ,
Mbibi na ọnwụ na-asị;
Chineke ghọtara ụzọ ya,
Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa,
Mgbe o hiwere ike nke ikuku,
mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu
mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya,
Ọ sịrị mmadụ,