“Ma ugbu a, ha na-akwa m emo
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 30장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
Uru gịnị ka ike aka ha ga-abara m,
Ha bụ ndị ike gwụrụ site nʼụkọ na agụụ,
Nʼala ọhịa ka ha na-atụrị ahịhịa nnu,
A chụpụrụ ha site nʼetiti ndị mmadụ ibe ha,
A chụpụrụ ha ka ha gaa biri nʼala iyi mmiri na-adịghị.
Ha na-eme ụzụ nʼọhịa dịka ụmụ anụmanụ,
Ha bụ ndị e ledara anya, ndị na-enweghị aha,
“Ma ugbu a, abụrụla m ihe ụmụ okorobịa ji abụ abụ ịkwa emo;
Abụ m ihe ịsọ oyi nye ha, ha adịghị abịakwa m nso;
Ma ugbu a, ebe ọ bụ na Chineke atọpụla eriri ụta m ma kpagbuo m,
Nʼaka nri m mba ndị a na-ebuso m agha.
Ha na-etiwasị ụzọ m,
Ha na-abịakwasị m dịka ndị sitere ebe e tipuru mgbidi;
Oke egwu abịakwasịla m;
“Ugbu a, ndụ m ji nwayọọ nwayọọ na-agabiga;
Abalị na-esewasị ọkpụkpụ m,
Nʼoke ike ya, Chineke na-adịrị m ka uwe;
Ọ na-atụba m nʼime apịtị,
“Chineke m, anam etiku gị ma ị dịghị aza m;
Ị na-emegide m na-enweghị obi ebere;
Ị na-ejide m nʼike welie m elu chụba m nʼoke ifufe,
Amara m na ị ga-eweda m ruo ọnwụ;
“Nʼezie, ọ dịghị onye na-emegide onye e tidara nʼala;
Ọ bụ na m akwaghị akwa nʼihi ndị nọ na nsogbu;
Ma mgbe m lere anya ihe ọma, ihe ọjọọ bịara;
Obi m anaghị ezu ike nʼime m;
Ana m agagharị na-eji nji ma ọ bụghị nʼihi oke anwụ.
Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa;
Akpụkpọ ahụ m na-eji nji na-ekpe iwere;
Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ;