Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 20장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachi
Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m,
“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie,
Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta,
Nʼagbanyeghị na ịnya isi ya ga-eru eluigwe,
ọ ga-ala nʼiyi ebighị ebi, dịka nsị ya onwe ya nyụrụ;
Ọ ga-efelaga dịka nrọ, agaghị achọtakwa ya mgbe ọbụla,
Anya hụrụ ya na mbụ agaghị ahụkwa ya ọzọ,
Ụmụ ya ga-achọ ihuọma site nʼaka ndị ogbenye;
Ọkpụkpụ ya nke jupụtara nʼike okorobịa
“Ọ bụ ezie na ihe ọjọọ na-atọ ya ụtọ nʼọnụ,
ọ bụ ezie na ọ pụghị nʼịhapụ ya,
ma nri ọ na-eri ga-aghọ ihe gbara ụka nʼafọ ya,
Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara;
Ọ ga-amịcha elo agwọ,
Ọ gaghị anụ ụtọ mmiri si nʼiyi,
Ihe ọ rụpụtara ka ọ ga-eji kwụghachi ụgwọ o ji na-erighị ma otu.
Nʼihi na ọ kpagburu ndị ogbenye, hapụ ha na-enweghị olileanya ọbụla,
“Nʼezie, ọ gaghị enwe izuike site nʼoke ọchịchọ ya;
Ọ dịghị ihe fọdụụrụ ya iripịa,
Nʼetiti ihe niile o nwere ka mkpagbu ga-abịakwasị ya,
Mgbe o rijuru afọ
Ọ bụrụ na o si na ngwa agha e ji igwe kpụọ gbalaga,
Nʼazụ ya ka ọ na-esi mịpụta ya,
Oke ọchịchịrị nọ na-echere akụnụba ya,
Eluigwe ga-ekpughe ikpe ọmụma ya
Idee mmiri ga-ebupu ụlọ ya;
Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu,