Mgbe ahụ, ndị ikom atọ ndị a kwusịrị ịsa Job okwu ọbụla ọzọ nʼihi na ọ hụrụ onwe ya dịka onye ezi omume.
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 32장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
Ma oke iwe were Elihu nwa Barakel onye obodo Buz, si nʼikwu Ram megide Job nʼihi na ọ gụrụ onwe ya dịka onye ezi omume karịa Chineke.
Iwe wekwara ya nʼebe mmadụ atọ ndị enyi Job nọ, nʼihi na ọ dịghị ebe ha hụtara Job dịka onye ụzọ ya na-ezighị ezi, ma ha gara nʼihu ịma ya ikpe.
Ma ruo ugbu a, Elihu agwaghị Job okwu ọbụla nʼihi na ndị ọzọ bụ okenye nʼebe ọ nọ.
Ma mgbe ọ hụrụ na ndị ikom atọ ndị a enweghị okwu ọzọ ha ga-ekwu, nke a kpasuru ya iwe.
Ma Elihu nwa Barakel onye obodo Buz zara sị:
Echere m nʼobi m sị, ‘Ọnụọgụgụ afọ ga-ekwu okwu;
Ma ọ bụ mmụọ dị nʼime mmadụ,
Ọ bụghị naanị ndị okenye bụ ndị mara ihe,
“Ya mere m na-asị, Geenụ m ntị;
Echeere m oge niile unu na-ekwu okwu,
Egere m nnọọ unu ntị,
Unu ekwula sị, ‘Anyị achọtala amamihe;
Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m,
“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu;
M ga-echere, ugbu a ha deere duu,
Mụ onwe m ga-ekwu uche m;
nʼihi na okwu juru m ọnụ,
Nʼime m, adị m ka mmanya na-agbọ ụfụfụ a kwuchiri na karama,
Aga m ekwurịrị okwu ka m sị nʼụzọ dị otu a chọta izuike;
Agaghị m ekpe mmadụ ọbụla ikpe mmegide
Nʼihi na ọ bụrụ na m bụ ọka nwere ire ụtọ nʼịja ihe na-ezighị ezi mma,