Mmụọ m tiwara etiwa,
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 17장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
Nʼezie ndị na-akwa emo gbara m gburugburu;
“Debere m ihe ebe nʼebe gị Chineke nọ.
I mechiela uche ha ka ha ghara inwe nghọta;
Ọ bụrụ na mmadụ ekwujọọ enyi ya ka o were nweta uru dị nʼime ya,
“Chineke emeela ka m bụrụ okwu ilu nye onye ọbụla,
Anya m na-ahụ inyogho inyogho nʼihi iru ụjụ;
Ndị na-eme ihe ziri ezi na-akụja mgbe ha hụrụ nke a;
Ma otu ọbụla ọ dị, ndị ezi omume ga-aga nʼihu nʼiso ụzọ ha,
“Ma bịanụ, unu niile, bidonụ okwu unu ọzọ!
Ụbọchị m niile agafeela, atụmatụ m abụrụla ihe lara nʼiyi.
na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie;
Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili,
a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’
ebeekwa ka olileanya m dị?
Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ?