“Mmadụ nke nwanyị mụrụ
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 14장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya,
Ị na-elegide onye dị otu a anya?
Onye pụrụ iwepụta ihe dị ọcha site nʼihe na-adịghị ọcha?
Ị kpebiela ụbọchị ndụ nke mmadụ;
Nʼihi nke a, wepụ anya gị nʼebe ọ nọ, hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya
“Ma olileanya dịịrị osisi;
A sịkwarị na mgbọrọgwụ ya emeela ochie nʼala,
mgbe ọbụla mmiri zokwasịrị ya,
Ma mmadụ na-anwụ, e lie ya;
Dịka mmiri dị nʼoke osimiri si ata,
otu a ka mmadụ si e dinaa ma ọ dịghị etetakwa ọzọ;
“A sị na ị ga-ezo m nʼala mmụọ,
Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ?
Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị,
Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ,
A ga-ekechi njehie m nʼakpa,
“Ma dịka ugwu si erichasi daa,
dịka mmiri si akwọchasị nkume,
Ị na-egosi ya na ị karịrị ya ike, ma ha na-agabiga;
Ọ bụrụ na a na-asọpụrụ ụmụ ha, ha adịghị amata nke a;
Ihe mgbu nke anụ ahụ ya ka ọ na-ama