Mgbe ahụ, Job zara sị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 6장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“A sịkwarị na a pụrụ ịtụ ihe mgbu m
Ọ ghaghị ịdị arọ karịa aja dị nʼọnụ mmiri ọtụtụ osimiri,
Àkụ Onye pụrụ ime ihe niile gbara dị nʼime m;
Ịnyịnya ibu ọhịa ọ na-akwa akwa mgbe o nwere ahịhịa ọ na-ata,
A na-eri nri na-adịghị ụtọ ma e etinyeghị ya nnu,
A jụrụ m ịmetụ ya aka,
“O, asị nnọọ na a ga-emere m ihe m na-arịọ,
Ọbụladị ka Chineke kwe igwepịa m
Mgbe ahụ, aga m enwe nkasiobi a,
“Ike gịnị ka m nwere, na m ga-anọgide na-enwe olileanya ndụ?
Ọ ga-abụ na m nwere ike nkume?
Ọ ga-abụ na m nwere ike inyere onwe m aka,
“Onye ọbụla nʼejichi ebere site nʼebe enyi ya nọ
Ma ụmụnna m bụ ndị a na-ekwesighị ịdabere na ha,
nke na-eji ojii nʼihi mkpụrụ mmiri oyi,
Nke na-akwụsị ịsọpụta nʼoge ọkọchị,
Ndị ije na-atụgharị site nʼokporoụzọ ije ha.
Ndị ije si Tema na-ele anya mmiri,
Obi mgbu na-ejide ha nʼihi na ha nwere ntụkwasị obi,
Ma ugbu a, unu egosila na unu abaghị uru,
O nweela mgbe m sịrị unu, ‘Nyenụ ihe ọbụla nʼọnọdụ m,
gbapụtanụ m nʼaka ndị iro,
“Zienụ m ihe ga-eme ka m mechie ọnụ,
Eziokwu na-egbu mgbu nʼobi!
Ị chọrọ idozi okwu ọnụ m?
Unu nwere ike ife nza nʼisi onye na-enweghị nna,
“Lezie m anya nke ọma,
Kwụsịnụ ihe unu na-eme. Unu abụla ndị na-eme ihe na-ezighị ezi,
Ọ dị ihe ọjọọ si nʼegbugbere ọnụ m abụọ pụta?