Job zara sị:
JA
Copywork
Igbo BIUO Job 19장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Job
“Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ata m ahụhụ?
Ugboro iri ndị a ka unu kọcharala m,
A sịkwarị na m bụ onye mmehie,
Ọ bụrụ na unu na-ebuli onwe unu elu karịa m,
mgbe ahụ, maranụ na Chineke emejọọla m,
“Ọ bụ ezie na m na-eti mkpu akwa sị: ‘A na-emejọ m.’ Ma ọ dịghị ọsịsa m na-anata;
Ọ nọchiela ụzọ m ka m ghara ịgafe;
O yipụla m ugwu m,
Ọ na-eti m ihe otiti nʼakụkụ niile, ruo mgbe m gabigara;
Iwe ya dị ọkụ megide m;
Ndị agha ya ji ike na-abịa;
“O meela ka ụmụnne m
Ndị ikwu m anaghị etinyekwa uche nʼihe banyere m;
Ndị ọbịa nọ nʼụlọ m na ndị odibo m nwanyị na-agụ m dịka onye ala ọzọ;
Ana m akpọ odibo m oku ma ọ dịghị aza m,
Iku ume m abụrụla ihe nwunye m apụghị ịnagide;
Ọ bụladị ụmụntakịrị nwoke na-akwa m emo;
Ndị ahụ m kpọrọ ndị enyi ọma m na-ele m anya dịka m bụ ihe arụ;
Abụ m naanị ọkpụkpụ ọkpụkpụ;
“Meerenụ m ebere, ndị enyi m, meerenụ m ebere,
Gịnị mere unu ji achụ m dịka Chineke si achụ m?
“Ọ gaara atọ m ụtọ
na e ji mkpisi igwe dee ha,
Amara m na onye mgbapụta m na-adị ndụ,
Mgbe e mebisikwara akpụkpọ ahụ m,
Mụ onwe m ga-eji anya m abụọ hụ ya,
“Ọ bụrụ na unu asị, ‘Anyị ga-emegide ya
unu onwe unu kwesiri ịtụ egwu mma agha;