“Ndụ mmadụ nʼụwa ọ bụghị ọgụ na mgba?
KO
Copywork
Igbo BIUO 욥기 7장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 욥기
Dịka ọhụ na-eche mgbe anyanwụ ga-ada,
otu a ka e si kenye m ọtụtụ ọnwa nke obi ụtọ na-adịghị nʼime ya,
Mgbe m na-edina ala, ana m asị, ‘Olee mgbe m ga-ebili?’
Lee na anụ ahụ m jupụtara nʼikpuru, na akpụkpọ;
“Ụbọchị nke ndụ m na-agabiga ngwangwa karịa ihe eji akpa akwa nke ọkpa akwa,
O Chineke cheta na ndụ m bụ naanị otu nkuume;
Anya na-ahụ m ugbu a agaghị ahụkwa m ọzọ;
Dịka igwe ojii si efefusi ma na-agbasa,
E, ọ naghị alọghachikwa nʼụlọ ya ọzọ;
“Ya mere agaghị m emechi ọnụ;
A bụ m oke osimiri, maọbụ anụ ukwu dị nʼogbu osimiri,
Mgbe m chere na ihe ndina m ga-akasị m obi,
nʼagbanyeghị na ị na-eji nrọ menye m egwu
ya mere, ahọrọ m ị bụ onye a tọgburu atọgbu na ọnwụ,
Ana m asọ ndụ m oyi; agaghị m adị ndụ ruo ebighị ebi.
“Gịnị ka mmadụ bụ i ji na-agụ ya dịka ihe,
i ji na-enyocha ya ụtụtụ niile,
Ị gaghị elepụ anya gị site nʼebe m nọ,
Ọ bụrụ na m emehiela, gịnị ka m mere megide gị,
Ọ bụ na i nweghị ike ịgbaghara m njehie m,