Nụrụ ekpere m, O Onyenwe anyị;
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 102장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ezonarịla m ihu gị
Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ;
Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa;
Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ,
Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara,
Ana m amụ anya abalị niile;
Ụbọchị niile, ndị iro m na-eji m eme ihe ọchị;
Nʼihi na ejirila m ntụ mere ihe oriri m,
nʼihi oke iwe gị,
Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada.
Ma gị Onyenwe anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi;
Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe Zayọn nọ,
Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị;
Mba niile ga-atụ egwu aha Onyenwe anyị,
Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ewugharị Zayọn,
Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa;
Ka e depụta ihe ndị a maka ọgbọ nke dị nʼihu,
“Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya,
ịnụ ịsụ ude nke ndị a tụrụ mkpọrọ
Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha Onyenwe anyị na Zayọn;
mgbe mba niile na alaeze niile,
O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m;
Nʼihi ya, ekwuru m sị,
Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa,
Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide;
Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe,
Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide;