O Onyenwe anyị, nụrụ arịrịọ m ziri ezi,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 17장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ka mkpepụta m si nʼaka gị bịa;
Ọ bụ ezie na ị nyochaala obi m,
Ndị mmadụ agbalịala inye m ngarị
Nzọ ụkwụ m akpafubeghị site nʼụzọ gị,
Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m;
Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube;
Chebe m dịka mkpụrụ anya gị;
site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu,
Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri,
Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu,
Ha ka ọdụm agụụ na-agụ nke zoro onwe ya nʼọhịa,
Onyenwe anyị, bilie guzogide ha, tigbuo ha.
O Onyenwe anyị, zọpụta m site nʼaka ndị dị otu a,
Ma mụ onwe m ga-ahụ ihu gị site nʼezi omume;