O Chineke, meere m ebere,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 56장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ogologo ụbọchị niile ndị iro m na-achụso m;
Ma mgbe ụjọ na-atụ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.
Nʼime Chineke onye m na-eto okwu ya,
Ogologo ụbọchị niile, ha na-asụgharị okwu m kwuru isi;
Ha na-agba izu nzuzo na-ezokwa onwe ha,
Nʼihi ajọ omume ha, ekwekwala ka ha gbapụ;
Depụta akwa arịrị m;
Mgbe m ga-akpọku gị maka enyemaka,
Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya,
nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.
O Chineke m, nʼisi m ka nkwa niile m kwere gị dị;
Nʼihi na ị zọpụtala m site nʼọnwụ,