Ọ bụ na gị Onyenwe anyị
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 25장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m.
Ihere agaghị eme
O Onyenwe anyị, zi m ụzọ gị niile,
Duo m nʼeziokwu gị, kuzikwaara m ihe,
Cheta, Onyenwe anyị, oke obi ebere na ịhụnanya gị,
Echetala mmehie m mere nʼokorobịa m,
Onye dị mma na onye ezi omume ka Onyenwe anyị bụ;
Ọ na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi,
Ụzọ niile nke Onyenwe anyị jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi,
Nʼihi aha gị, O Onyenwe anyị,
Olee mmadụ ahụ nke na-atụ egwu Onyenwe anyị?
Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba,
Onyenwe anyị na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya mara
Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile;
Chee m ihu ma gosi m ebere gị,
Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,
Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.
Lee ka ndị iro m si mụbaa,
Chebe ndụ m ma gbapụta m;
Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu,
O Chineke, Gbapụtakwa Izrel,