Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ,
Ngọzị na-adịrị nwoke ahụ,
Mgbe m gbachiri nkịtị,
Ehihie niile na abalị niile,
Mgbe ahụ, ekwupụtara m mmehie m niile nʼihu gị,
Ya mere, ka ndị niile bụ ndị ezi omume kpọkuo gị nʼekpere
Gị onwe gị bụụrụ m ebe nzuzo;
Aga m eme ka ị nwee uche, zikwa gị ụzọ i kwesiri ịgbaso;
Adịkwala ka ịnyịnya maọbụ ịnyịnya ibu
Ọtụtụ ihe mgbu na-abịakwasị ndị na-eme ihe ọjọọ,
Ṅụrianụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;