O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 59장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe,
Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ!
Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m.
Gị, Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile,
Nʼanyasị, ha na-alaghachi,
Lee ihe ha si nʼọnụ ha na-aghụpụta,
Ma gị Onyenwe anyị, na-achị ha ọchị;
O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị;
Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.
O Onyenwe anyị na ọta anyị, egbukwala ha,
Ka e jide ha nʼime nganga ha,
jiri iwe ọkụ repịa ha,
Nʼanyasị ha na-alaghachi;
Ha na-awagharị na-achọ nri,
Ma aga m abụ abụ banyere ike gị,
O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto;