O Chineke, mba dị iche iche abatala nʼihe nketa gị;
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 79장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye anụ ufe niile nke eluigwe
Ha awụpụla ọbara dịka mmiri
Anyị aghọọla ihe ịta ụta nʼebe ndị agbataobi anyị nọ,
O Onyenwe anyị, ruo olee mgbe? Ị ga-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?
Wụkwasị mba niile ndị na-amaghị gị
nʼihi na ha eripịala Jekọb
Atala anyị ahụhụ mmehie nke nna nna anyị mere;
Nyere anyị aka, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,
Gịnị mere ndị mba ọzọ ji na-ajụ ajụjụ sị,
Gee ntị nʼịsụ ude nke ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ;
Bọọ ọbọ ugboro asaa megide ndị agbataobi anyị
Mgbe ahụ, anyị bụ ndị gị, ụmụ igwe atụrụ gị