O Onyenwe anyị, Chineke onye na-abọ ọbọ,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 94장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Bilie, o Onye Ikpe nke ụwa;
Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe?
Ha na-ekwuwapụ okwu mpako;
Ha na-azọpịa ndị gị, O Onyenwe anyị;
Ha na-egbu ndị di ha nwụrụ na ndị ọbịa;
Ha na-asị, “Onyenwe anyị anaghị ahụ ihe ndị a;
Lezienụ anya, unu ndị amamihe kọrọ nʼetiti ndị m;
Ọ pụtara na onye kpụrụ ntị anaghị anụ ihe?
Ọ pụtara na onye na-adọ mba niile aka na ntị agaghị ata ha ahụhụ?
Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ;
Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O Onyenwe anyị,
ị na-enye ya izuike site nʼụbọchị nsogbu;
Nʼihi na Onyenwe anyị agaghị ajụ ndị ya;
Ezi omume ga-abụ ntọala ikpe ikpe niile;
Onye ga-ebiliri m imegide ndị ajọ omume?
A sị na Onyenwe anyị abịaghị nyere m aka,
Mgbe m kwuru sị, “Ụkwụ m na-agbuchapụ,”
Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,
A ga-ejikọta gị na ocheeze ọchịchị ya rụrụ arụ,
Ndị ajọ omume na-ejikọta onwe ha imegide ndị ezi omume
Ma Onyenwe anyị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m,
Ọ ga-akwụghachi ha ụgwọ ọrụ kwesiri mmehie ha,