O Onyenwe anyị, lee na eze na-aṅụrị ọṅụ nʼike gị.
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 21장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
I nyela ya ihe obi ya chọrọ;
I ji ngọzị bara ụba nabata ya,
Ọ rịọrọ ka i nye ya ndụ, i zara ekpere ya
Nsọpụrụ ya dị ukwuu site na mmeri niile i nyere ya,
Nʼezie, i nyela ya ngọzị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,
Nʼihi na eze na-atụkwasị Onyenwe anyị obi,
Ị ga-anwụchi ndị iro gị niile;
Mgbe ị pụtara ịlụ ọgụ,
Ị ga-esite nʼelu ụwa laa agbụrụ ha niile nʼiyi,
Nʼagbanyeghị na ha nwere ike ịpịa ọpịpịa ọjọọ megide gị,
Nʼihi na i ga-eme ka ha gbaghachi azụ
O Onyenwe anyị, ka e bulie gị elu nʼihi ike gị;