O Onyenwe anyị, ana m akpọku gị; bịakwute m ọsịịsọ.
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 141장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ka ekpere m bịa nʼihu gị dịka ihe na-esi isi ụtọ;
Nyere m aka ka m mechie ọnụ m, o Onyenwe anyị;
Ekwela ka obi m nwee mmasị nʼihe ọjọọ,
Ka onye ezi omume tie m ihe, nke a na-egosi obi ebere;
A ga-esite nʼelu nkume dị elu tụda ndị na-achị ha,
Ha ga-ekwu sị, “Dịka mmadụ na-egburi, na-akọgharị ala,
Ma olileanya m dị na gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
Napụta m ka m ghara ịdaba nʼime ọnya igbudu niile nke ndị na-eme ajọ ihe siiri,
Ka ndị ajọ omume daba nʼime ụgbụ ha,