Etikuru m Chineke nʼoke olu maka enyemaka;
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 77장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Mgbe m nọ nʼihe mgbu, ọ bụ Onyenwe anyị ka m chọrọ.
O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude;
I kweghị ka anya m abụọ mechie;
Echere m echiche banyere ụbọchị niile gara aga,
Echetara m abụ niile m na-abụ nʼime anyasị.
“Onyenwe anyị ọ ga-agbakụta m azụ ruo mgbe ebighị ebi?
Ọ pụtara na ịhụnanya ya nke na-adịgide ruo ebighị ebi agwụla?
Chineke, o chefuola i mere anyị ebere?
Mgbe ahụ, ekwuru m, “Lee ọnọdụ ọjọọ m,
Aga m echeta ọrụ niile Onyenwe anyị rụrụ;
Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile,
O Chineke, ụzọ gị niile dị nsọ.
Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche;
I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị,
Osimiri hụrụ gị, O Chineke,
Igwe ojii wụpụrụ mmiri,
A nụrụ ụda egbe eluigwe gị nʼoke ifufe,
Ọ bụ nʼosimiri ka nzọ ụkwụ gị gara,
I sitere nʼaka Mosis na Erọn