O Onyenwe anyị, Chineke onye na-azọpụta m,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 88장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ka ekpere m bịa nʼihu gị.
Nʼihi na ọtụtụ nsogbu ejupụtala mkpụrụobi m,
Agụnyela m nʼetiti ndị na-arịda nʼolulu.
A họpụtara mụ na ndị nwụrụ anwụ iche,
Ị tụbanyela m nʼime olulu dịkarịrị omimi,
Oke iwe gị na-anyịgide m nke ukwuu;
Ị napụla m ndị enyi m, ndị m hụrụ nʼanya,
anya m adịghị ahụkwa ụzọ nʼihi iru ụjụ.
ọ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị na-egosi ọrụ ebube gị?
Ọ bụ nʼime ili ka a na-ekwupụta ịhụnanya gị?
A na-amata banyere ọrụ ebube gị nʼebe ọchịchịrị dị?
Ma Onyenwe anyị m, ọ bụ gị ka m na-akpọku.
O Onyenwe anyị, gịnị mere i jiri jụ m?
Site na mgbe okorobịa m, abụ m onye a na-esogbu, onye nọkwa ọnwụ nso;
Oke iwe gị agabigala nʼahụ m;
Ha na-agba m gburugburu ụbọchị niile dịka idee mmiri;
Ị napụla m ndị enyi m na ndị m hụrụ nʼanya;