Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ;
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 31장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m,
Ebe ị bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike,
Napụta m site nʼọnya nke e zobere nʼihi m,
Nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m;
Akpọrọ m ha asị bụ ndị niile na-efe chi mba ọzọ ndị na-abaghị uru;
Aga m enwe obi ụtọ ma ṅụrịkwaa ọṅụ nʼime ịhụnanya gị,
I wereghị m nyefee nʼaka ndị iro m,
O Onyenwe anyị, meere m amara nʼọnọdụ ihe mgbu m.
Iru ụjụ eriela m ahụ;
Nʼihi ndị iro m niile;
Aghọọla m onye e chefuru echefu, dị ka a ga-asị na m nwụrụ anwụ.
Anụla m nkwulu ha megide m;
Ma ana m atụkwasị gị obi Onyenwe anyị.
Oge m niile dị gị nʼaka.
Mee ka amara gị mụkwasị ohu gị dịka anyanwụ;
O Onyenwe anyị, ekwela ka ihere mee m,
Ka ọnụ ahụ ha ji ekwu okwu ụgha mechie kpamkpam;
Lee ka ịdị mma gị si baa ụba,
I na-ezobe ha nʼebe nzuzo gị
Otuto dịrị Onyenwe anyị
Akụjara m, kwuo okwu nʼụjọ sị,
Hụnụ Onyenwe anyị nʼanya, unu ndị ya niile kwesiri ntụkwasị obi,
Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike,