O Onyenwe anyị, lụso ha ọgụ bụ ndị na-alụso m ọgụ;
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 35장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Yikwasị uwe agha gị, werekwa ọta gị;
Sepụta ùbe gị na anyụike agha gị;
Mee ka ihere mee
Ka ha dịka igbugbo ọka mgbe oke ifufe na-efe,
Mee ka ụzọ ha gbaa ọchịchịrị, bụrụkwa ebe na-amị amị;
Ọ bụ ezie na ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere ha,
Ka mbibi bịakwasị ha na mberede,
Mgbe ahụ, mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ na Onyenwe anyị,
Ihe niile dị nʼime m ga-eti mkpu sị,
Ndị akaebe, ndị kwara obi nʼazụ na-apụkwute m;
Ana m emere ha ihe ọma, ma ha na-akwụghachi m ihe ọjọọ.
Mgbe ha na-arịa ọrịa, eyiri m akwa mkpe,
ejegharịrị m nʼọnọdụ iru ụjụ,
Ma mgbe m dahiere, ha zukọtara na-aṅụrị ọṅụ;
Dịka ndị ajọ omume, ha na-akwa m emo nʼiwe,
O Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-anọ na-ele ihe na-eme?
Aga m enye gị ekele nʼihu ọha mmadụ dị ukwuu,
Ekwekwala ka ndị ahụ bụ ndị iro m,
Nʼihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu,
Nʼiju anya, ha na-ele m anya na-eti mkpu na-asị,
O Onyenwe anyị, ị hụla nke a, agbakwala nkịtị;
Teta, bilie bụụrụ m onye mkpepụta m.
O Onyenwe anyị Chineke m, kpepụta m nʼihi ezi omume gị;
Ekwekwala ka ha sị, “Ahaa, ọ dị ka anyị tụrụ anya ya!”
Mee ka ihere na ọgbaaghara
Ka ndị niile mkpepụta m dị mma
Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị