Nʼezie, Chineke dịịrị Izrel mma,
KO
Copywork
Igbo BIUO 시편 73장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 시편
Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ,
Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo ;
Ha anaghị adọgbu onwe ha;
Nsogbu niile mmadụ ibe ha na-enwe adịghị erute ha.
Nʼihi nke a, nganga bụ ihe ịnya nʼolu ha;
Mmehie na-esite nʼobi ọjọọ ha apụta;
Ha na-akwa emo, na-ejikwa iro ekwu okwu;
Ha ji ọnụ ha na-ekwu na eluigwe bụ nke ha,
Nʼihi nke a, ndị ha na-eso ha,
Ha na-asị, “Olee otu Chineke ga-esi mara?
Otu a ka ndị ajọ omume dị,
Nʼezie, ọ bụ naanị nʼefu ka m debere obi m ọcha,
Ogologo ụbọchị niile, anọ m na nsogbu;
Ọ bụrụ na m kwuru sị, “Nke a ka m ga-ekwu,”
Mgbe m gbalịrị ịghọta ihe ndị a niile,
tutu ruo mgbe m bara nʼebe nsọ Chineke;
Nʼezie, ị na-eguzo ha nʼala na-achị achị;
Lee, ka ha si laa nʼiyi nʼotu ntabi anya,
Dịka nrọ, mgbe mmadụ na-eteta,
Mgbe m nọ nʼobi mwute;
Abụ m onye nzuzu na onye na-amaghị ihe.
Ma ana m anọnyere gị mgbe niile;
Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m,
Onye ka m nwere nʼeluigwe ma ọ bụghị gị?
Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,
Ndị niile nọpụrụ gị nʼebe dị anya ga-ala nʼiyi.
Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso.