Ma ugbu a, nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 43장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Mgbe ị si na mmiri dị omimi na-agafe,
Nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke gị,
Ebe ị bụ ihe dị oke ọnụahịa nʼanya m,
Atụla egwu nʼihi na anọnyeere m gị.
Aga m enyekwa ugwu na ndịda iwu sị ha,
onye ọbụla nke a na-akpọ aha m,
Kpọpụtanụ ha, bụ ndị ahụ nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ,
Mba niile dị iche iche ezukọtala,
“Unu bụ ndị akaebe m,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,
Mụ, ọ bụ na naanị m, bụ Onyenwe anyị,
Mụ onwe m egosila, zọpụta ma kwupụtakwa ya, mee ka unu nụrụ ya,
“E, site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi, mụ onwe m bụ Chineke.
Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, Onye nsọ gị,
Otu a ka Onyenwe anyị kwuru,
Nke na-eme ka ụgbọ ndị agha dị ukwuu, na ịnyịnya pụta,
“Chefuonu ihe ndị ahụ niile mere nʼoge gara aga;
Kama leenụ anya ihe ọhụrụ nke m na-aga ime.
Anụ ọhịa niile na-asọpụrụ m,
Ndị m kpụrụ nye onwe m,
“Ma unu akpọkughị m, Jekọb,
I kpụrụghị atụrụ wetara m maka aja nsure ọkụ,
Unu ewetabereghị m ụda kalamus na-esi isi ụtọ,
“Mụ onwe m, ọ bụ naanị mụ onwe m, bụ onye na-ehichapụ mmehie unu.
Chetara m ihe gara aga,
Site na mmalite, nna nna unu ha mehiere megide m.
Ya mere, m ji menye ndị a maara aha ha nʼụlọnsọ ihere.