“Geenụ ntị na nke a, unu agbụrụ Jekọb,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 48장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Unu ndị na-akpa nganga na unu bụ ndị bi nʼobodo dị nsọ,
Nʼoge gara aga ka m kwuru ihe na-aga ime nʼoge dị nʼihu.
Nʼihi na amaara m na unu bụ ndị isiike,
Ọ bụ ya mere m ji buru ụzọ gwa unu nʼoge gara aga
Unu anụla ama m na-agba, hụkwa ka ha na-emezu,
Ọ bụ ugbu a ka e kere ya, ọ bụghị na mgbe ochie.
E, ị nụbeghị, ị maghịkwa,
Ma nʼihi aha m, ka m na-eme ka ọnụma m jụrụ
Lee, anụchaalam unu, ma ọ bụghị dịka e si anụcha ọlaọcha nʼọkụ.
Nʼihi mụ onwe m, e, nʼihi mụ onwe m, ka m na-eme nke a.
“Geenụ m ntị, gị Jekọb,
Ọ bụ aka m tọrọ ntọala ụwa.
“Chịkọtaanụ onwe unu, unu niile, geenụ ntị.
Mụ onwe m, ọ bụladị mụ onwe m ekwuola ya;
“Bịakwutenụ m nso, geenụ ntị na nke a:
Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
A sịkwarị na unu ṅara ntị nʼiwu m niile,
Mkpụrụ gị gaara amụba dịka aja,
Sitenụ na Babilọn pụọ,
Mgbe O duuru ndị ya jee ije nʼọzara, ala kpọrọ nkụ, akpịrị akpọghị ha nkụ.
Onyenwe anyị sịrị, “Ọ dịghị udo dịrị ndị na-emebi iwu.”