“Welie olu gị tie mkpu, egbochikwala iti mkpu.
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 58장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Kwa ụbọchị ka ha na-achọ m
Ha na-asị, ‘Nʼihi gịnị ka anyị ji ebu ọnụ,
Nʼoge ahụ, ọ bụ ise okwu na ịlụ ọgụ,
Nke a ọ bụ ụdị obubu ọnụ nke m họpụtara,
“Nke a ọ bụghị ụdị obubu ọnụ m họpụtara:
Ka i kenye ndị agụụ na-agụ ihe oriri gị,
Ọ bụrụ na i mee ihe ndị a, aga m eme ka ihuọma m chakwasị gị dịka ìhè isi ụtụtụ.
Mgbe ahụ, ị ga-akpọ, Onyenwe anyị ga-azakwa,
ọ bụrụ na inye ndị agụụ na-agụ nri,
Onyenwe anyị ga na-edu gị mgbe niile.
Ndị gị ga-edozi mkpọmkpọ ebe ochie niile.
“Ọ bụrụ na i debe ụkwụ gị site na-edebeghị ụbọchị izuike nsọ,
mgbe ahụ, ị ga-achọta ọṅụ gị nʼime Onyenwe anyị,