Geenụ m ntị, unu niile ndị bi nʼala mmiri gbara gburugburu,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 49장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
O mere ka okwu sị m nʼọnụ dịrị nkọ dịka mma agha.
Ọ sịrị m, “Ị bụ ohu m, Izrel.
Ma mụ onwe m sịrị, “Ọ bụ nʼefu ka m dọgburu onwe m nʼọrụ.
Ma ugbu a Onyenwe anyị na-asị,
Ọ sịrị,
Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu:
na-asị ndị mkpọrọ, ‘Pụtanụ,’
Agụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ.
Aga m emekwa ka ugwu ukwu niile ghọọ okporoụzọ,
Lee, ndị m ga-alọghachi, ha ga-esitekwa nʼebe dị anya,
Tienụ mkpu ọṅụ, eluigwe niile;
Ma Zayọn sịrị, “Onyenwe anyị agbakụtala m azụ;
“Nwanyị ọ pụrụ ichezọ nwa ya na-aṅụ ara,
Lee, edeela m aha gị nʼọbụaka m,
Ụmụ gị emeela ngwangwa lọghachite,
Welie anya gị abụọ lee gburugburu, legharịa anya,
“Ọ bụ ezie na e bibiri gị, mee ka ị tọgbọrọ nʼefu,
Ụmụ niile a mụrụ nʼoge ọnwụ gbabara gị aka,
Mgbe ahụ, ị ga-eche nʼime onwe gị sị,
Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
Ndị eze ga-abụkwa ndị nna na-azụ ụmụ gị,
A ga-anara dike nʼagha ihe ọ lụtara nʼagha,
Ma otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha;