Lee, eze ga-achị nʼezi omume na-abịa,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 32장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Onye ọbụla nʼime ha ga-aghọrọ ndị mmadụ ebe a na-ezere ndụ nʼoge oke ifufe,
Mgbe ahụ, agaghị emechikwa anya ndị niile na-ahụ ụzọ,
Ọ bụladị obi ndị nzuzu nʼetiti ha ga-ejupụta nʼakọnuche na nghọta,
Nʼụbọchị ahụ, a gaghị ahụkwa onye nzuzu sị na ọ bụ onye maara ihe.
Nʼihi na ndị nzuzu na-ekwu okwu na-echeghị echiche,
Ndị ọjọọ na-eji ụzọ aghụghọ niile eme ihe ọjọọ,
Ma onye a na-asọpụrụ na-atụpụta atụmatụ dị ezi mma,
Unu ndị inyom na-ebi ndụ ndị afọ juru,
Nʼoge na-adịghị anya, mgbe otu afọ na abalị ole na ole gasịrị,
Maanụ jijiji, unu ndị inyom afọ juru,
Tienụ aka nʼobi nʼihi ubi unu na-enye afọ ojuju,
Nʼihi na ogwu na uke ga-epupụta nʼala unu.
Nʼihi na a ga-ahapụ ebe niile e wusiri ike,
Ha niile ga-adịgide otu a tutu ruo mgbe a ga-esite nʼeluigwe wụkwasị anyị Mmụọ Nsọ.
A ga-emekwa ka ikpe ziri ezi ga-ebi nʼọzara,
Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo;
Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo,
A sikwa na mkpụrụ mmiri ezoo nʼoke ọhịa niile,
ndị a gọziri agọzi ka unu ga-abụ,