“Ma ugbu a, gee ntị gị Jekọb, bụ ohu m,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 44장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,
Nʼihi na aga m eme ka ala ahụ kpọrọ nkụ nweta mmiri,
Ha ga-etopụta etopụta dịka ahịhịa a gbara mmiri,
Ha ga-eji nganga sị, ‘Abụ m nke Onyenwe anyị,’
“Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,
Ọ bụkwa onye dị ka m? Ya kwupụta ya.
Unu atụla egwu. Unu amakwala jijiji.
Ndị a niile na-apị arụsị bụ ndị nzuzu.
Ọ baghị uru mmadụ ịkpụrụ onwe ya arụsị maọbụ chi a pịrị apị,
Lee ihere ga-eme ndị niile na-akpọ isiala nye ya.
Ọkpụ ụzụ na-ewere ngwa ọrụ ya
Onye ọka osisi na-esite nʼeriri ọtụtụ tụpụta osisi
Ọ na-egbutu osisi sida dị iche iche,
Ọ bụkwa nkụ ka eji ya e mere;
Ọkara nʼime osisi ndị a ka o ji emenwu ọkụ;
Ihe fọdụrụ nʼime osisi ahụ ka ọ na-ewere kwaara onwe ya arụsị a pịrị apị;
Ha amaghị ihe ọbụla; ha adịghị aghọtakwa,
Ọ dịghị onye na-anọdụ chee echiche,
Onye na-adịghị eche ụdị echiche a bụ onye nzuzu, nke na-eji ntụ si nʼebe a kwanyere ọkụ na-azụ onwe ya.
“Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,
Ehichapụla m njehie gị niile; dịka igwe ojii,
Bụọnụ abụ oke ọṅụ, unu eluigwe, nʼihi na Onyenwe anyị emeela ya;
“Otu a, Onyenwe anyị na-ekwu,
onye na-emebi ihe ịrịbama niile nke ndị amụma ụgha
onye na-eme ka okwu ndị ohu ya mezuo
Onye ahụ na-asị, ogbu mmiri, ‘Takọrọ,
Onye na-asị banyere Sairọs, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m,