Kasịenụ ndị m obi, kasịenụ ha obi,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 40장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Were nwayọọ gwa Jerusalem okwu,
Otu onye na-eti mkpu sị,
A ga-eme ka ndagwurugwu ọbụla dị elu,
Nʼihi na a ga-ekpughepụ ebube Onyenwe anyị,
Olu ahụ sịrị, “Tie mkpu!”
Ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ,
E, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko na-achanwụkwa,
Gị onye na-eweta oziọma nye Zayọn,
Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-abịa nʼike,
Ọ ga-azụ igwe atụrụ ya dịka onye ọzụzụ atụrụ.
Onye jirila ọbụ aka ya tụọ mmiri dị nʼoke osimiri?
Onye nwere ike ịghọta Mmụọ nke Onyenwe anyị,
Ọ bụ onye ka Onyenwe anyị gakwuru gbaa izu ka ọ kọwaara ya ihe,
Nʼezie, mba niile dị iche iche dịka otu ntupụta mmiri tanyere nʼime efere;
Osisi niile dị na Lebanọn ezughị iji kwanye ọkụ e ji a chụrụ Chineke anyị aja.
O nweghị ihe ọbụla mba niile dị nʼụwa bụ nʼihu ya;
Onye kwanụ ka unu ga-eji tụnyere Chineke?
Ma gbasara arụsị apịrị apị, nke onye na-akwa nka ọla tụrụ,
Ma onye ogbenye na-enweghị ịchụ aja dị otu a
Ọ bụ na unu amaghị?
Na Chineke nọ nʼelu ocheeze ya nke gbara ụwa gburugburu.
Ọ na-eweda ndị ukwu niile nke ụwa,
Mgbe a na-ele ha anya, ha na-adị ka ihe a kụrụ nʼubi nke na-epute epute.
“Olee onye unu ga-eji tụnyere m?
Lee anya nʼeluigwe;
Ọ bụ nʼihi gịnị ka i ji na-asị, gị Jekọb?
Ọ bụ na ị matabeghị?
Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,
Ọ bụladị ụmụ okorobịa na-ada mba, ike na-agwụkwa ha.
ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,