Bịanụ nso, unu ndị mba niile, ṅaa ntị.
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 34장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Nʼihi na Onyenwe anyị na-eweso mba niile nke ụwa iwe,
Ndị ha e gburu egbu ka a ga-atụpụ.
Nʼoge ahụ, kpakpando niile nke eluigwe ga-agbaze,
Nʼihi na mma agha m arụchaala ọrụ ya nʼeluigwe,
Mma agha Onyenwe anyị jupụtara nʼọbara,
Oke ehi ọhịa ga-esokwa ha daa,
Nʼihi na Onyenwe anyị nwere ụbọchị ahụ bụ ụbọchị ịbọ ọbọ.
Isi iyi ndị Edọm niile ga-agbanwe gbajie ojii,
Ọ gaghị anyụ anyụ nʼabalị maọbụ nʼehihie;
Ikwighịkwighị nke ọzara na okwolo ga-enweta ya,
Ndị ya a na-asọpụrụ agaghị ahụkwa ihe ọbụla nʼebe ahụ nke ha ga-akpọ alaeze.
Ogwu ga-etochi ụlọ ukwu ya niile;
Anụ ọhịa niile nke ọzara ga-ezute nkịta ọhịa nʼebe ahụ.
Ikwighịkwighị ga-akpa akwụ ya nʼebe ahụ.
Nyochaa akwụkwọ nsọ ka ị gụọ ihe Onyenwe anyị gaje ime:
Ọ bụ ya onwe ya ga-ekewa ala ahụ,