Nke a bụ ihe Aịzaya nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jerusalem.
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 2장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Nʼụbọchị ikpeazụ,
Ọtụtụ ndị mmadụ ga-abịa ma sịkwa,
Ọ ga-ekpe ikpe nʼetiti mba niile,
Unu ụlọ Jekọb, bịanụ
Gị, bụ Onyenwe anyị, Ị gbakụtala ndị gị,
Ala ha jupụtara nʼọlaọcha na ọlaedo,
Ala ha jupụtara nʼarụsị,
Nʼihi ya, a ga-eme ka mmadụ bụrụ ihe e wedara nʼala,
Gaanụ nʼime nkume,
Anya nke onye nganga ka a ga-eweda nʼala,
Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwere ụbọchị ọ kwadooro
nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,
nye ugwu ukwu niile nke dị elu,
nye ụlọ elu niile,
nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,
Onye nganga ka a ga-eweda nʼala,
A ga-ala arụsị niile nʼiyi, mee ka ha ghara ịdịkwa.
Ndị mmadụ ga-agba ọsọ gbaba nʼọnụ dị na nkume,
Nʼụbọchị ndị ahụ,
Mgbe ahụ, ha ga-ezo onwe ha nʼoghere niile dị nʼoke nkume,
Kwụsị ịtụkwasị mmadụ efu obi.