Onye bụ onye a si nʼEdọm na-abịa,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 63장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Gịnị mere uwe gị ji na-acha ọbara ọbara,
“Azọchaala m ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị, naanị m zọchara ya;
Nʼihi na ọ bụ ụbọchị m ji abọ ọbọ;
Elere m anya ma o nweghị onye bịara inyere m aka.
Nʼiwe m, azọpịara mba niile dị iche iche;
Aga m ekwupụta ihe banyere ịhụnanya Onyenwe anyị.
Nʼihi na Onyenwe anyị sịrị, “Ndị a bụ nke m;
Nʼime mkpagbu ha niile, a kpagbukwara ya onwe ya,
Ma ha nupuru isi megide ya,
Mgbe ahụ, ndị ya chetara ụbọchị ndị ahụ gara aga,
Olee onye ahụ ike ya
Onye duuru ha gafee mmiri dị oke omimi?
Dịka ehi na-ata ahịhịa na ndagwurugwu,
Onyenwe anyị, biko site nʼeluigwe,
Ma gị onwe gị, bụ Nna anyị,
Onyenwe anyị, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si nʼụzọ gị kpafuo
Ọ bụ naanị nwa oge nta ka ndị gị nwetara ebe nsọ gị,
Anyị bụ nke gị site na mgbe ochie,