Ahụhụ ga-adịrị okpueze okoko ọhịa ahụ, nke bụ mpako Ifrem,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 28장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Lee, Onyenwe anyị nwere otu onye dị ike, onye nwekwara ume,
Okpueze okoko osisi, bụ mpako nke ndị Ifrem na-aṅụbiga mmanya oke,
Okoko ọhịa nke na-akpọnwụ akpọnwụ, nke bụ ebube ịma mma ya,
Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile nʼonwe ya,
Ọ ga-abụ mmụọ nke ikpe ziri ezi
Ndị a kwa na-adagharị site na mmanya
Nʼihi na tebul ha niile jupụtara nʼihe ọgbụgbọ ruru unyi.
“Ọ bụ onye ka ọ na-achọ ikuziri ihe?
Nʼihi na ọ na-agbalị izi anyị ihe dịka e si dee ya,
Nʼezie, Chineke ga-eji ndị na-asụ asụsụ unu na-amaghị
Nʼihi na ọ gwara unu okwu sị,
Ọ bụ nʼihi ya ka e ji na-ezi unu okwu Onyenwe anyị
Nʼihi nke a, nụrụnụ okwu Onyenwe anyị, unu ndị na-akwa emo,
Nʼihi na unu ekwuola sị, “Anyị na ọnwụ agbaala ndụ,
Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị,
Ikpe ziri ezi ga-abụ eriri ọtụtụ nke ji atụ ihe,
Mgbe ahụ, a ga-akagbu ọgbụgba ndụ ahụ unu na ọnwụ gbara;
Mgbe ọbụla o si nʼebe unu nọ na-agafe, ọ ga-eburu unu,
Ihe ndina dị mkpụmkpụ, mmadụ enweghị ike esetipụ onwe ya nʼelu ya;
Onyenwe anyị ga-ebili dịka o mere nʼugwu Perazim,
Ugbu a, ya mere, kwụsịnụ ịkwa emo,
Geenụ ntị, nụrụnụ olu m,
Ọ bụ ụbọchị niile ka onye ọrụ ubi na-akọ ala ubi ya hapụ ịkụnye ya mkpụrụ?
Mgbe o gwuzesịrị ya,
Ọ maara ihe o kwesiri ime,
Nʼihi na ejighị igwe eji azọcha mkpụrụ ọka etichapụta mkpụrụ karawe,
A na-akwọ ọka e ji eme achịcha akwọ,
Ihe ndị a niile na-esite nʼaka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-abịa,