Amụma megide ọzara nke dị nʼakụkụ oke osimiri:
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 21장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Ahụrụ m ọhụ dị egwu, ọhụ oke mbibi,
Nʼihi nke a, ahụ m niile nọ nʼoke ihe mgbu,
Obi m anọkwaghị jụụ,
Ha na-akwado tebul.
Ihe a ka Onyenwe anyị gwara m,
Mgbe ọ hụrụ ụgbọ agha,
Onye nche na-elepụ anya tiri mkpu dịka ọdụm, sị,
Lee, otu nwoke nọ nʼime ụgbọ agha na-abịa,
O, ndị m, ndị a zọchara azọcha, dịka ọka a zọchara nʼebe ịzọcha ọka,
Nke a bụ amụma megide Duma:
Onye nche zara sị,
Amụma megide Arebịa:
kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ;
Nʼihi na ọ bụ site nʼagha
Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị.
Ndị fọdụrụ ndụ nʼime ndị na-agba ụta, ndị bụ dike nʼagha na Keda, ga-adị mmadụ ole na ole.” Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel ekwuola ya.