Ma otu ọbụla o siri dị, oge ahụhụ na ọchịchịrị na iru ụjụ ahụ agaghị adịgide nye ndị ahụ nọ na nkpa. Nʼihi na nʼoge gara aga, o mere ka e lelịa ala Zebụlọn na ala Naftalị anya, ma nʼoge dị nʼihu, ọ ga-eme ka a asọpụrụ Galili nke mba niile, nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan.
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 9장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Ndị nọ na-agagharị nʼọchịchịrị
I meela ka mba ahụ baa ụba dịrị ukwuu,
Nʼihi na dịka nʼụbọchị nke Midia,
Nʼihi na akpụkpọụkwụ nke ndị agha na-eyi,
Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa,
Alaeze ya ga-aba ụba, ọchịchị eze ya ga-abụ nʼọnọdụ udo
Onyenwe anyị eziela ozi megide Jekọb
Ndị ahụ niile ga-amatakwa ya,
“Nkume brik ndị ahụ adakpọsịala
Ma Onyenwe anyị a kpaliela ndị iro Rezin ka ha bilie megide ha,
Ndị Aram sitere nʼọwụwa anyanwụ, na ndị Filistia sitere nʼọdịda anyanwụ
Ma ọ bụ ezie na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ataala ha ahụhụ dị otu a,
Nʼihi ya, nʼotu ụbọchị, Onyenwe anyị ga-ebibi ndịisi Izrel na ndị ọdụdụ,
Ndị okenye na ndị a maara aha ha bụ ndịisi ha,
Nʼihi na ndị ndu nke ndị ya eduhiela ha;
Ya mere, Onyenwe anyị agaghị enwe mmasị nʼụmụ okorobịa ahụ,
Nʼezie, ajọ omume na-ere dị ka ọkụ:
Nʼihi iwe ahụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ewe,
Nʼala ahụ niile, ma nʼaka nri ma nʼaka ekpe,
Ndị Manase ga-alụso ndị Ifrem ọgụ, ndị Ifrem ga-alụsokwa ndị Manase ọgụ.