Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị,
Ngọzị na-adịrị onye na-eme nke a,
Ka onye ala ọzọ bụ onye jikọrọ onwe ya na Onyenwe anyị sị,
Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru:
Aga m enye ha nʼime ụlọ m na nʼetiti mgbidi ya,
Ma ndị mba ọzọ ndị gbakwuuru Onyenwe anyị
ndị a ka m ga-akpọta nʼugwu nsọ m,
Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara,
Bịanụ, unu anụmanụ niile nke oke ọhịa.
Nʼihi na ndị na-eche ndị m nche kpuru ìsì.
Ha bụ nkịta na-eribiga nri oke;
Onye ọbụla na-asị, “Bịa ka m weta mmanya,