“Nke a ka Onyenwe anyị na-ekwu nye ohu ya nke o tere mmanụ,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 45장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Mụ onwe m ga-ebu ụzọ gaa nʼihu gị
Aga m enye gị akụ niile e zoro nʼebe ọchịchịrị gbara,
Nʼihi Jekọb bụ ohu m,
Ọ bụ m bụ Onyenwe anyị, ọ dịghịkwa onye ọzọ dị;
Mgbe ahụ, ụwa niile, site nʼọwụwa anyanwụ
Ọ bụ m kpụrụ ìhè, keekwa ọchịchịrị.
“Gị, eluigwe, zodata ezi omume m
“Ahụhụ na-adịrị mmadụ ahụ nke na-alụso onye kere ya ọgụ,
Ahụhụ na-adịrị nwantakịrị ahụ gwara nna ya okwu sị,
“Otu a ka Onyenwe anyị, Onye nsọ nke Izrel,
Ọ bụ mụ onwe m kere ụwa,
M ga-akpọlite Sairọs nʼezi omume m:
Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
Nʼezie, gị onwe gị bụ Chineke, Onye nzọpụta Izrel.
A ga-eme ndị niile na-akpụ arụsị ihe ihere,
Ma Onyenwe anyị ga-eji nzọpụta
Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe sịrị,
Ọ bụghị na nzuzo ka m kwuru okwu,
“Chịkọtaanụ onwe unu, gbakọtanụ,
Kwupụtanụ ihe kwesiri ịdị, gosinụ ya,
“Laghachikwutenụ m, ka m zọpụta unu.
Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,
E, ha ga-ekwupụta sị, ‘Ọ bụ nʼime Onyenwe anyị naanị
Ma agbụrụ niile nke Izrel