Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 50장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Gịnị mere o ji bụrụ na o nweghị onye nọ ya mgbe m bịara?
Ọ bụ mụ bụ onye ahụ na-eme ka ọchịchịrị kpuchie ihu eluigwe,
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị enyela m amamihe ya
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị emeghela ntị m abụọ,
Azụ m ka m megheere ndị tiri m ihe;
Ebe ọ bụ na Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-enyere m aka,
Nʼihi na onye na-agụ m nʼonye ezi omume nọ nso.
Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ onye na-enyere m aka.
Onye nʼetiti unu bụ onye ahụ na-atụ egwu Onyenwe anyị,
Ma lee, unu niile ndị na-amụnye ọkụ,