Nʼezie, aka Onyenwe anyị adịghị mkpụmkpụ nke na o nweghị ike ịzọpụta,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 59장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Kama mmehie unu ekewapụla unu
Nʼihi na aka unu jupụtara na ntụpọ ọbara,
Ọ dịghị onye na-ekpe ikpe ziri ezi,
Ha na-avụ akwa ajụala,
Akwụ udide ha abaghị uru iji mee uwe,
Ụkwụ ha na-eme ngwangwa ịgbaba nʼime mmehie,
Ha amaghị ihe ụzọ udo bụ,
Ya mere ikpe ziri ezi dị anya nʼebe anyị nọ,
Anyị na-asọgharị ìsì na mgbidi dịka ndị na-enweghị anya,
Anyị na-agbọ ụja dịka bịa;
Nʼihi na mmehie anyị amụbaala nʼihu Onyenwe anyị;
Anyị maara nnupu isi anyị na ngọnarị anyị gọnarịrị Onyenwe anyị;
Ụlọ ikpe anyị niile adịghị achọ onye ezi omume;
E, eziokwu alaala;
Ọ hụrụ na anyị enweghị onye inyeaka ọbụla;
Ọ na-eyikwasị ezi omume dịka ngwa agha ikpuchi obi ya.
Ọ ga-akwụghachi ndị iro ya
Site nʼọdịda anyanwụ, ndị mmadụ ga-asọpụrụ aha Onyenwe anyị,
“Onye mgbapụta ga-abịa na Zayọn;
“Ma mụ onwe m, nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,” ka Onyenwe anyị na-ekwu. “Mmụọ m, nke dị nʼahụ gị, na okwu m niile nke m tinyere nʼọnụ gị, agaghị apụ nʼegbugbere ọnụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ ụmụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ agbụrụ gị. Ha ga-adịgide site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi,” ka Onyenwe anyị kwuru.