Teta, teta gị Zayọn,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 52장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Kụchapụ aja dị nʼahụ gị,
Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
“Ma ugbu a, gịnị ka m nwere nʼebe a?” bụ ihe Onyenwe anyị kwupụtara.
Nʼihi ya, ndị m ga-ama aha m;
Lee ka ha si maa mma nʼelu ugwu
Geenụ ntị! Nụrụnụ olu ndị nche unu,
Tienụ mkpu ọṅụ
Onyenwe anyị ga-eme
Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.
Ma unu agaghị eji ọkụ ọkụ pụọ,
Lee, ohu m ga-enwe uche,
Dịka ibubo si nwụọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼahụ;
Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,