Ahụhụ ga-adịrị gị, gị bụ Ariel, Ariel,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 29장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Ma aga m akpagbu Ariel,
Aga m ama ụlọ ikwu m nʼakụkụ gị niile gburugburu,
Nʼọnọdụ mweda nʼala, ị ga-ekwu okwu site nʼala,
Ma igwe ndị iro gị ga-aghọ ntụ,
mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị,
Mba niile ahụ, ndị na-ebuso Ariel agha,
Dịka mgbe onye agụụ na-agụ, nke na-arọ nrọ ebe ọ na-eri nri,
Ka ọ gbagwojuo unu anya. Ka o jukwa unu anya.
Nʼihi na Onyenwe anyị awụkwasịla unu mmụọ nke oke ụra.
Ihe ndị a niile na-aga ime nʼoge dị nʼihu dịka akwụkwọ a kara akara. Mgbe e weere ya nye onye ma akwụkwọ ka ọ gụọ, ọ ga-asị, “Enweghị m ike, nʼihi na a kaala ya akara.”
Mgbe e weere ya nye onye na-amaghị akwụkwọ, ọ ga-asị, “Ewela iwe, amaghị m agụ.”
Onyenwe anyị sịrị,
Ya mere, otu ugboro ọzọ, aga m eme ndị a ihe oke iju anya
Ahụhụ ga-adịrị ndị na-eche
Lee ka unu si ekpu ihe ihu nʼala,
Mgbe na-adịghị anya ọ bụ na Lebanọn agaghị aghọ ala ubi na-emepụta ihe,
Nʼụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe a na-agụpụta site nʼakwụkwọ ahụ,
Ndị dị umeala nʼobi, na ndị ogbenye nʼetiti ndị mmadụ ga-achọta ọṅụ na obi ụtọ
Ndị na-adịghị enwe obi ebere agaghị adịkwa;
bụ ndị ahụ na-eme ka e site nʼokwu ọnụ ha mee onye ọzọ onye ikpe mara,
Ya mere, nke a bụ ihe Onyenwe anyị onye gbapụtara Ebraham na-agwa ụlọ Jekọb,
Mgbe ha hụrụ ụmụ ha,
Ndị na-akpafu nʼime mmụọ ha ga-enweta nghọta,