“Bilie, mụkee, nʼihi na ìhè gị abịala,
JA
Copywork
Igbo BIUO Isaiah 60장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Isaiah
Lee, ọchịchịrị na-ekpuchi ụwa niile,
Mba niile dị iche iche ga-abịakwute ìhè gị,
“Welienụ anya unu abụọ elu legharịa gburugburu unu,
Mgbe ahụ, ị ga-elepụ anya ma chakee,
Ọtụtụ igwe ịnyịnya kamel nke si Midia
A ga-enye gị igwe ewu na atụrụ niile nke ndị Keda.
“Olee ndị bụ ndị a na-efegharị dịka igwe ojii,
Nʼezie, mụ ka ala ndị ahụ mmiri gbara gburugburu na-echere;
“Ndị mba ọzọ ga-abịa wuziere unu mgbidi unu niile.
Ọnụ ụzọ ama gị ga-eghe oghe oge niile
Mba ọbụla jụrụ ijere gị ozi ga-ala nʼiyi;
“Otuto niile na ịma mma niile nke Lebanọn ga-abụ nke gị.
Ụmụ ndị na-emegbu gị ga-abịa kpọọ isiala nye gị.
“Ọ bụ ezie na ọ dị mgbe ị bụ onye a kpọrọ asị, onye a na-emegbu,
Ị ga-aṅụ mmiri ara nke mba dị iche iche,
Nʼọnọdụ bronz, aga m eweta ọlaedo,
Ihe ike agaghị adịkwa nʼala gị ọzọ.
Anyanwụ agaghị abụkwara gị ìhè nʼehihie ọzọ,
Anwụ gị agaghị ada ada,
Mgbe ahụ, ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume,
Ezinaụlọ dị nta ga-aba ụba ghọọ obodo,