Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke;
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 19장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu,
Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu,
Nʼụwa niile ka olu ha na-apụ gazuo,
Ọ dị ka nwokorobịa lụrụ nwunye ọhụrụ mgbe o si nʼụlọ ndina ya na-apụta,
Ọ na-esite nʼotu nsọtụ nke mbara eluigwe,
Iwu Onyenwe anyị zuruoke;
Iwu Onyenwe anyị ziri ezi,
Ịtụ egwu Onyenwe anyị dị ọcha,
Ha dị oke ọnụ karịa ọlaedo,
Ọ bụ site na ha ka a na-adọ ohu gị aka na ntị;
Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile?
Chebe m, ka m ghara ilezi anya mehie megide gị.
Kwere Onyenwe anyị, Onye mgbapụta m, na Oke nkume nchebe m,