Onyenwe anyị Chineke m, nʼime gị ka m gbabara;
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 7장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
ma ọ bụ ha adọkaa m dịka ọdụm,
O Onyenwe anyị Chineke m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a;
Ọ bụrụ na m jiri ihe ọjọọ kwụghachi onye mụ na ya nọ nʼudo ụgwọ,
Mgbe ahụ, ka onye iro m chụọ m ọsọ, jide m;
Bilie, Onyenwe anyị, nʼiwe gị,
Ka nzukọ niile chịkọtara onwe ha ọnụ gbaa gị gburugburu,
Ka Onyenwe anyị kpee ụmụ mmadụ niile ikpe.
O Chineke onye ezi omume,
Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m,
Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi,
Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị,
Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ;
Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,
Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba
Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị ya
Aga m enye Onyenwe anyị ekele nʼihi ezi omume ya,